The Traffic in Women

The Traffic in Women
human activity
obere ụdị nkeazụmahịa mmadụ Dezie

"The Traffic in Women" bụ edemede nke onye edemede ndị nkwenye na enweghị ịkpa oké n'etiti mmadụ na ibe ya bụ Emma Goldman dere n'afọ 1910. E bipụtala ya n'ụzọ dị iche iche, gụnyere n'ime Emma Goldman's Anarchism and Other Essays (1910), nke ndị mbipụta akwụkwọ bụ Mother Earth bipụtara, na dị ka aha, edemede na-eduga nke nchịkọta edemede Emma Goldman: The Traffic in Women, and Other Essays on Feminism (1970, Times Change Press, 1971 paperback).[1] Mother Earth bụ akwụkwọ magazin nke ndi kwenyere na mmadụ niile ha otu kwa ọnwa nke Goldman, Max Baginski, na ndị ọzọ hiwere n'afọ 1906. Edemede a bụ otu n'ime ihe karịrị isiokwu iri abụọ(29) Goldman dere n'oge 1906 ruo n'afọ 1940.[1]

  1. 1.0 1.1 Emma Goldman Reference Archive: 1869-1940. Marxists Internet Archive. Retrieved on April 15, 2016.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search